Joshụa 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mana kwụsịkwara ịda n’ụbọchị na-eso ụbọchị ha riri ihe ala ahụ mepụtara. Ọ daraghị ndị Izrel ọzọ.+ N’afọ ahụ ka ha maliteziri riwe ihe ala Kenan mepụtara.+
12 Mana kwụsịkwara ịda n’ụbọchị na-eso ụbọchị ha riri ihe ala ahụ mepụtara. Ọ daraghị ndị Izrel ọzọ.+ N’afọ ahụ ka ha maliteziri riwe ihe ala Kenan mepụtara.+