Joshụa 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otu ụbọchị mgbe Joshụa nọ Jeriko nso, o leliri anya hụ otu nwoke+ guzo n’ihu ya. Nwoke ahụ ji mma agha ọ mịpụtara n’ọbọ ya.+ Joshụa gakwuuru ya, sị ya: “Ị̀ na-akwado anyị, ka ị̀ na-akwado ndị iro anyị?”
13 Otu ụbọchị mgbe Joshụa nọ Jeriko nso, o leliri anya hụ otu nwoke+ guzo n’ihu ya. Nwoke ahụ ji mma agha ọ mịpụtara n’ọbọ ya.+ Joshụa gakwuuru ya, sị ya: “Ị̀ na-akwado anyị, ka ị̀ na-akwado ndị iro anyị?”