Joshụa 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe Chineke. Ma, n’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa. Ndị nchụàjà ahụ ga-afụkwa opi ndị ahụ.+
4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe Chineke. Ma, n’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa. Ndị nchụàjà ahụ ga-afụkwa opi ndị ahụ.+