-
Joshụa 6:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Joshụa gwakwara ndị Izrel, sị: “Unu etila mkpu. Unu emekwala ka a nụ olu unu. Unu ekwukwala okwu ọ bụla ruo mgbe m ga-asị unu, ‘Tienụ mkpu!’ Unu ga-etizi mkpu.”
-