Joshụa 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 A ga-ebibi obodo a na ihe niile dị n’ime ya.+ Ha niile bụ nke Jehova. Naanị Rehab+ nwaanyị akwụna ahụ ga-adị ndụ, ya na ndị niile ya na ha nọ n’ụlọ, n’ihi na o zoro ndị anyị dunyere ozi.+
17 A ga-ebibi obodo a na ihe niile dị n’ime ya.+ Ha niile bụ nke Jehova. Naanị Rehab+ nwaanyị akwụna ahụ ga-adị ndụ, ya na ndị niile ya na ha nọ n’ụlọ, n’ihi na o zoro ndị anyị dunyere ozi.+