Joshụa 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka.+ Ka ọ gharakwa ịgụ unu agụụ, unu ewere ya,+ ya abụrụ ihe a ga-eji maka ya bibie ndị Izrel, ya akpatakwara ha ọdachi.*+
18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka.+ Ka ọ gharakwa ịgụ unu agụụ, unu ewere ya,+ ya abụrụ ihe a ga-eji maka ya bibie ndị Izrel, ya akpatakwara ha ọdachi.*+