Joshụa 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, ọlaọcha na ọlaedo niile na ihe ndị e ji ọla kọpa na ígwè mee dị nsọ, bụrụkwa nke Jehova.+ A ga-ebuba ha n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.”+
19 Ma, ọlaọcha na ọlaedo niile na ihe ndị e ji ọla kọpa na ígwè mee dị nsọ, bụrụkwa nke Jehova.+ A ga-ebuba ha n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.”+