Joshụa 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe a fụrụ opi, ndị agha tiri mkpu.+ Ozugbo ha nụrụ ụda opi ahụ ma tie ezigbo mkpu agha, mgbidi obodo ahụ dara, daruo ala.+ Onye ọ bụla n’ime ha esi ebe o chere ihu banye n’obodo ahụ. Ha wee weghara obodo ahụ. Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:20 Ụlọ Nche,11/15/2015, p. 13
20 Mgbe a fụrụ opi, ndị agha tiri mkpu.+ Ozugbo ha nụrụ ụda opi ahụ ma tie ezigbo mkpu agha, mgbidi obodo ahụ dara, daruo ala.+ Onye ọ bụla n’ime ha esi ebe o chere ihu banye n’obodo ahụ. Ha wee weghara obodo ahụ.