Joshụa 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Joshụa gwaziri ụmụ nwoke abụọ ahụ gara nyopụta otú ala ahụ dị, sị: “Banyenụ n’ụlọ nwaanyị akwụna ahụ, kpọpụtanụ ya na ndị nke ya niile, otú ahụ unu ṅụụrụ ya n’iyi.”+
22 Joshụa gwaziri ụmụ nwoke abụọ ahụ gara nyopụta otú ala ahụ dị, sị: “Banyenụ n’ụlọ nwaanyị akwụna ahụ, kpọpụtanụ ya na ndị nke ya niile, otú ahụ unu ṅụụrụ ya n’iyi.”+