Joshụa 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha gbaziri obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ. Ma, ha dowere ọlaọcha, ọlaedo, na ihe ndị e ji ọla kọpa na ígwè mee n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:24 Ụlọ Nche,7/15/1990, p. 7
24 Ha gbaziri obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ. Ma, ha dowere ọlaọcha, ọlaedo, na ihe ndị e ji ọla kọpa na ígwè mee n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+