Joshụa 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Naanị Rehab nwaanyị akwụna na ezinụlọ nna ya na ndị nke ya niile ka Joshụa hapụrụ ndụ.+ O bikwa n’Izrel ruo taa,+ n’ihi na o zoro ndị ozi Joshụa zipụrụ ka ha nyopụta otú Jeriko dị.+
25 Naanị Rehab nwaanyị akwụna na ezinụlọ nna ya na ndị nke ya niile ka Joshụa hapụrụ ndụ.+ O bikwa n’Izrel ruo taa,+ n’ihi na o zoro ndị ozi Joshụa zipụrụ ka ha nyopụta otú Jeriko dị.+