Joshụa 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ndị Izrel erubereghị Chineke isi n’ihe gbasara ihe a ga-ebibi ebibi. Ekan+ nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, onye si n’ebo Juda, weere ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi.+ Ihe a mere ka Jehova wesa ndị Izrel iwe.+
7 Ma, ndị Izrel erubereghị Chineke isi n’ihe gbasara ihe a ga-ebibi ebibi. Ekan+ nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, onye si n’ebo Juda, weere ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi.+ Ihe a mere ka Jehova wesa ndị Izrel iwe.+