Joshụa 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe ihe a mechara, Joshụa si na Jeriko zipụ ụmụ nwoke ụfọdụ ka ha gaa E-aị.+ Obodo a dị nso na Bet-evin. Ọ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel.+ Joshụa gwara ha, sị: “Gaanụ nyopụta otú ala ahụ dị.” Ha wee gaa nyopụta otú E-aị dị.
2 Mgbe ihe a mechara, Joshụa si na Jeriko zipụ ụmụ nwoke ụfọdụ ka ha gaa E-aị.+ Obodo a dị nso na Bet-evin. Ọ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel.+ Joshụa gwara ha, sị: “Gaanụ nyopụta otú ala ahụ dị.” Ha wee gaa nyopụta otú E-aị dị.