Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụrụ na ndị Kenan na ndị ọzọ anụ ya, ha ga-agba anyị gburugburu, meekwa ka a gharazie ịnụ aha anyị n’ụwa a. Oleezi otú ị ga-esi mee ka a na-anụ aha gị dị ebube?”+
9 Ọ bụrụ na ndị Kenan na ndị ọzọ anụ ya, ha ga-agba anyị gburugburu, meekwa ka a gharazie ịnụ aha anyị n’ụwa a. Oleezi otú ị ga-esi mee ka a na-anụ aha gị dị ebube?”+