Joshụa 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, ndị Izrel agaghị emerili ndị iro ha. Ndị iro ha ga-achụwa ha. Ha ga-atụgharịkwa, gbaa ọsọ, n’ihi na ha bụzi ndị a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma ùnu bibiri ndị e kwesịrị ibibi n’ime unu.+
12 N’ihi ya, ndị Izrel agaghị emerili ndị iro ha. Ndị iro ha ga-achụwa ha. Ha ga-atụgharịkwa, gbaa ọsọ, n’ihi na ha bụzi ndị a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma ùnu bibiri ndị e kwesịrị ibibi n’ime unu.+