Joshụa 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Bilie, mee ka ndị m dị nsọ.+ Gwakwa ha, sị, ‘Doonụ onwe unu nsọ maka echi, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: “Ndị Izrel, e nwere ụfọdụ n’ime unu e kwesịrị ibibi ebibi. Unu agaghị emerili ndị iro unu ruo mgbe unu bibiri ha.
13 Bilie, mee ka ndị m dị nsọ.+ Gwakwa ha, sị, ‘Doonụ onwe unu nsọ maka echi, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: “Ndị Izrel, e nwere ụfọdụ n’ime unu e kwesịrị ibibi ebibi. Unu agaghị emerili ndị iro unu ruo mgbe unu bibiri ha.