Joshụa 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ụtụtụ, unu ga-agbakọta n’ebo n’ebo. Ebo nke Jehova ga-ahọrọ+ ga-abịa nso n’ọnụmara n’ọnụmara. Ọnụmara nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ezinụlọ nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, nwoke ọ bụla n’otu n’otu.
14 N’ụtụtụ, unu ga-agbakọta n’ebo n’ebo. Ebo nke Jehova ga-ahọrọ+ ga-abịa nso n’ọnụmara n’ọnụmara. Ọnụmara nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ezinụlọ nke Jehova ga-ahọrọ ga-abịa nso, nwoke ọ bụla n’otu n’otu.