Joshụa 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ gwara ezinụlọ niile dị n’ebo Juda ka ha bịa nso, ha abịa, Chineke ahọrọ ezinụlọ Zira.+ E mechaa, ya agwa ezinụlọ Zira ka ha bịa nso, nwoke ọ bụla n’otu n’otu, ha abịa, Chineke ahọrọ Zabdaị.
17 Ọ gwara ezinụlọ niile dị n’ebo Juda ka ha bịa nso, ha abịa, Chineke ahọrọ ezinụlọ Zira.+ E mechaa, ya agwa ezinụlọ Zira ka ha bịa nso, nwoke ọ bụla n’otu n’otu, ha abịa, Chineke ahọrọ Zabdaị.