-
Joshụa 7:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Joshụa wee sị Ekan: “Nwa m, biko, kwanyere Jehova bụ́ Chineke Izrel ùgwù ma kwupụtara ya mmehie gị. Biko, kọọrọ m ihe i mere. Ezorola m ya.”
-