Joshụa 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova wee sị Joshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile gawa E-aị. Enyefeela m eze E-aị, ndị ya, obodo ya, na ala ya n’aka gị.+
8 Jehova wee sị Joshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile gawa E-aị. Enyefeela m eze E-aị, ndị ya, obodo ya, na ala ya n’aka gị.+