Joshụa 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, ozugbo eze E-aị hụrụ ihe a, ya na ụmụ nwoke obodo ya niile mere ngwa ngwa bilie n’isi ụtụtụ ka ha gaa lụso ndị Izrel agha, n’akụkụ ọzara dị ebe ahụ.* Ma ọ maghị na e nwere ndị agha Izrel zoro n’azụ obodo ha.
14 Ma, ozugbo eze E-aị hụrụ ihe a, ya na ụmụ nwoke obodo ya niile mere ngwa ngwa bilie n’isi ụtụtụ ka ha gaa lụso ndị Izrel agha, n’akụkụ ọzara dị ebe ahụ.* Ma ọ maghị na e nwere ndị agha Izrel zoro n’azụ obodo ha.