Joshụa 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ozugbo o setịrị aka ya, ndị agha ahụ zoro ezo si ebe ha nọ pụta ngwa ngwa, gbara ọsọ banye n’obodo ahụ ma weghara ya. Ha sunyekwara obodo ahụ ọkụ ozugbo.+
19 Ozugbo o setịrị aka ya, ndị agha ahụ zoro ezo si ebe ha nọ pụta ngwa ngwa, gbara ọsọ banye n’obodo ahụ ma weghara ya. Ha sunyekwara obodo ahụ ọkụ ozugbo.+