-
Joshụa 8:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe ndị E-aị lere anya n’azụ, ha hụrụ anwụrụ ọkụ si n’obodo ha na-akwụli elu, ike agwụ ha. Ha enweghịkwa ike ịgbaga ebe ọ bụla. Ndị agha Izrel, ndị nke gbaara gawa ala ịkpa, tụgharịrị chụwazie ndị ahụ na-achụ ha.
-