22 Ndị agha Izrel ndị nke nọ n’obodo ahụ pụtakwara lụsowe ndị E-aị agha, ha anọrọzie ndị Izrel n’etiti. Ụfọdụ ndị Izrel nọ n’ihu ha, ndị nke ọzọ anọrọ n’azụ ha. Ndị Izrel gbugidere ha ruo mgbe a na-enweghịzi onye n’ime ha fọdụrụ. E nweghịkwa onye n’ime ha gbapụrụnụ.+