-
Joshụa 8:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ndị Izrel ji mma agha gbuo ndị E-aị niile chụụrụ ha ruo ala ịkpa. Mgbe ha gbuchara onye ọ bụla n’ime ha, ndị Izrel niile laghachiri E-aị ma jiri mma agha sụọ ndị fọrọ n’obodo ahụ akwụ.
-