Joshụa 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, ndị Izrel kpụụrụ anụ ụlọ ndị obodo ahụ, bukọrọkwa ihe ha kwatara n’obodo ahụ, otú ahụ Jehova gwara Joshụa ka e mee.+
27 Ma, ndị Izrel kpụụrụ anụ ụlọ ndị obodo ahụ, bukọrọkwa ihe ha kwatara n’obodo ahụ, otú ahụ Jehova gwara Joshụa ka e mee.+