29 Joshụa kwụwakwara eze ndị E-aị n’elu osisi ruo mgbede. Mgbe anyanwụ na-achọkwa ịda, o kwuru ka e butuo ozu ya n’elu osisi ahụ.+ Ha wee butuo ya ma busa ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, tụkwasị ọtụtụ nkume n’elu ya. Ikpo nkume ndị ahụ dịkwa ebe ahụ ruo taa.