31 Ihe a o mere bụ ihe Mosis bụ́ ohu Jehova gwara ndị Izrel ka ha mee. E dere n’akwụkwọ Iwu+ Mosis, sị: “Rụọ ebe ịchụàjà e ji nkume a na-awaghị awa rụọ, nke ihe ọ bụla e ji ígwè mee na-emetụbeghịkwa.”+ Ha chụụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ na àjà udo n’elu ya.+