-
Joshụa 9:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ndị eze niile bi n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan,+ na ndị nke bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu, na ndị nke bi na Shefila,* na ndị nke bi n’akụkụ Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa ndị nke obodo ha na Lebanọn cherịtara ihu, nụrụ ihe ahụ merenụ. Ndị eze ndị a bụ: eze ndị Het, eze ndị Amọraịt, eze ndị Kenan, eze ndị Perizaịt, eze ndị Haịvaịt, na eze ndị Jebus.+
-