Joshụa 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha wee gakwuru Joshụa ebe ya na ndị Izrel mara ụlọikwuu na Gilgal+ ma gwa ha, sị: “Anyị si ebe dị anya bịa. Biko, ka anyị na unu gbaa ndụ.”
6 Ha wee gakwuru Joshụa ebe ya na ndị Izrel mara ụlọikwuu na Gilgal+ ma gwa ha, sị: “Anyị si ebe dị anya bịa. Biko, ka anyị na unu gbaa ndụ.”