Joshụa 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ndị Izrel gwara ndị Haịvaịt*+ ndị ahụ, sị: “O nwere ike ịbụ na unu bi anyị nso. Oleezi otú anyị na unu ga-esi agba ndụ?”+
7 Ma, ndị Izrel gwara ndị Haịvaịt*+ ndị ahụ, sị: “O nwere ike ịbụ na unu bi anyị nso. Oleezi otú anyị na unu ga-esi agba ndụ?”+