Joshụa 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha asị ya: “Ndị ohu gị si ebe dị ezigbo anya bịa+ n’ihi aha Jehova bụ́ Chineke gị, maka na anyị anụla akụkọ ya, nụkwa ihe niile o mere n’Ijipt.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:9 Ụlọ Nche,10/15/2004, p. 18
9 Ha asị ya: “Ndị ohu gị si ebe dị ezigbo anya bịa+ n’ihi aha Jehova bụ́ Chineke gị, maka na anyị anụla akụkọ ya, nụkwa ihe niile o mere n’Ijipt.+