Joshụa 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị anụkwala ihe niile o mere eze abụọ ndị Amọraịt, ndị bi n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Eze abụọ ahụ bụ Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.
10 Anyị anụkwala ihe niile o mere eze abụọ ndị Amọraịt, ndị bi n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Eze abụọ ahụ bụ Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.