-
Joshụa 9:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’ihi nkwa ndị isi ahụ kwere ndị Gibiọn, ha gwakwara ndị Izrel, sị: “Hapụnụ ha ka ha dịrị ndụ. Ma, ọ bụ ha ga na-akpatara nzukọ a niile nkụ, na-esetakwara ha mmiri.”
-