Joshụa 9:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma n’ụbọchị ahụ, Joshụa gwara ha na ha ga na-akpata nkụ, na-esetakwa mmiri maka ndị Izrel niile+ nakwa maka ebe ịchụàjà Jehova, n’ebe ọ bụla Chineke họọrọ.+ Ọ bụkwa ihe a ka ha na-eme ruo taa.+
27 Ma n’ụbọchị ahụ, Joshụa gwara ha na ha ga na-akpata nkụ, na-esetakwa mmiri maka ndị Izrel niile+ nakwa maka ebe ịchụàjà Jehova, n’ebe ọ bụla Chineke họọrọ.+ Ọ bụkwa ihe a ka ha na-eme ruo taa.+