Joshụa 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ozugbo Adonaị-zidek bụ́ eze Jeruselem nụrụ na Joshụa ewegharala E-aị ma bibie ya, mee ya na eze ya+ ihe o mere Jeriko na eze ya,+ nụkwa na ndị Gibiọn agakwurula ndị Izrel ha emee udo,+ ha na ha ebirikwa,
10 Ozugbo Adonaị-zidek bụ́ eze Jeruselem nụrụ na Joshụa ewegharala E-aị ma bibie ya, mee ya na eze ya+ ihe o mere Jeriko na eze ya,+ nụkwa na ndị Gibiọn agakwurula ndị Izrel ha emee udo,+ ha na ha ebirikwa,