Joshụa 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị eze ise ndị Amọraịt+ wee zukọta, ha na ndị agha ha, gawa Gibiọn maa ụlọikwuu ha ga-anọ lụso ha agha. Ndị eze ndị ahụ bụ eze Jeruselem, eze Hebrọn, eze Jamọt, eze Lekish, na eze Eglọn.
5 Ndị eze ise ndị Amọraịt+ wee zukọta, ha na ndị agha ha, gawa Gibiọn maa ụlọikwuu ha ga-anọ lụso ha agha. Ndị eze ndị ahụ bụ eze Jeruselem, eze Hebrọn, eze Jamọt, eze Lekish, na eze Eglọn.