Joshụa 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị Gibiọn wee zigara Joshụa ozi na Gilgal ebe ha mara ụlọikwuu ha,+ sị: “Ahapụla* ndị ohu gị.+ Bịa ngwa ngwa nyere anyị aka ma zọpụta anyị. Ndị eze Amọraịt niile, ndị bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu, ezukọtala ịlụso anyị agha.”
6 Ndị Gibiọn wee zigara Joshụa ozi na Gilgal ebe ha mara ụlọikwuu ha,+ sị: “Ahapụla* ndị ohu gị.+ Bịa ngwa ngwa nyere anyị aka ma zọpụta anyị. Ndị eze Amọraịt niile, ndị bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu, ezukọtala ịlụso anyị agha.”