Joshụa 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova wee tinye ha n’ọgba aghara,+ ndị Izrel ebido ịsụ ha akwụ na Gibiọn. Ha si n’ụzọ e si aga Bet-horọn chụrụ ha gawa, gburukwa ha ruo Azika na Makida.
10 Jehova wee tinye ha n’ọgba aghara,+ ndị Izrel ebido ịsụ ha akwụ na Gibiọn. Ha si n’ụzọ e si aga Bet-horọn chụrụ ha gawa, gburukwa ha ruo Azika na Makida.