Joshụa 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anyanwụ wee kwụrụ otu ebe, ọnwa akwụrụkwa otu ebe, ruo mgbe ndị Izrel merichara ndị iro ha. Ọ̀ bụ na e deghị ihe a n’akwụkwọ Jesha?+ Anyanwụ kwụụrụ otu ebe n’etiti eluigwe. Ọ daghịkwa ruo ihe dị ka otu ụbọchị zuru ezu. Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:13 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 3212/1/2004, p. 11
13 Anyanwụ wee kwụrụ otu ebe, ọnwa akwụrụkwa otu ebe, ruo mgbe ndị Izrel merichara ndị iro ha. Ọ̀ bụ na e deghị ihe a n’akwụkwọ Jesha?+ Anyanwụ kwụụrụ otu ebe n’etiti eluigwe. Ọ daghịkwa ruo ihe dị ka otu ụbọchị zuru ezu.