Joshụa 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ka ndị nke ọzọ n’ime unu ghara ịkwụsị ịchụ ndị iro unu. Chụwanụ ha, sikwanụ n’azụ gbuo ha.+ Unu ekwela ka ha banye n’obodo ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu enyefeela ha n’aka unu.”
19 Ka ndị nke ọzọ n’ime unu ghara ịkwụsị ịchụ ndị iro unu. Chụwanụ ha, sikwanụ n’azụ gbuo ha.+ Unu ekwela ka ha banye n’obodo ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu enyefeela ha n’aka unu.”