-
Joshụa 10:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 ndị agha Izrel niile laghachiri Makida ebe ha mara ụlọikwuu ha, ebe Joshụa nọ, n’enweghị ihe mere ha. O nweghịzi onye nwara anwa kwuo okwu ọjọọ ọ bụla gbasara ndị Izrel.
-