Joshụa 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ha kpọtaara Joshụa ndị eze ahụ, ọ kpọkọtara ụmụ nwoke niile n’Izrel ma gwa ndị ọchịagha ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.” Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+
24 Mgbe ha kpọtaara Joshụa ndị eze ahụ, ọ kpọkọtara ụmụ nwoke niile n’Izrel ma gwa ndị ọchịagha ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.” Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+