Joshụa 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Joshụa wee sị ha: “Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike, n’ihi na ọ bụ otú a ka Jehova ga-eme ndị iro unu niile, ndị unu ga-alụso agha.”+
25 Joshụa wee sị ha: “Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike, n’ihi na ọ bụ otú a ka Jehova ga-eme ndị iro unu niile, ndị unu ga-alụso agha.”+