Joshụa 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Joshụa weghakwaara Makida+ n’ụbọchị ahụ ma jiri mma agha gbuo ndị bi na ya. O gbukwara eze ya nakwa onye ọ bụla* nọ na ya. O nweghịkwa onye ọ hapụrụ ndụ.+ O mere eze Makida+ ihe o mere eze Jeriko.
28 Joshụa weghakwaara Makida+ n’ụbọchị ahụ ma jiri mma agha gbuo ndị bi na ya. O gbukwara eze ya nakwa onye ọ bụla* nọ na ya. O nweghịkwa onye ọ hapụrụ ndụ.+ O mere eze Makida+ ihe o mere eze Jeriko.