Joshụa 10:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova nyefekwara Libna na eze ya+ n’aka ndị Izrel, ha ejiri mma agha bibie ya, gbuokwa onye ọ bụla* nọ na ya. O nweghị onye ha hapụrụ ndụ n’obodo ahụ. Ha mekwara eze ya ihe ha mere eze Jeriko.+
30 Jehova nyefekwara Libna na eze ya+ n’aka ndị Izrel, ha ejiri mma agha bibie ya, gbuokwa onye ọ bụla* nọ na ya. O nweghị onye ha hapụrụ ndụ n’obodo ahụ. Ha mekwara eze ya ihe ha mere eze Jeriko.+