Joshụa 10:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Joshụa na ndị Izrel niile sikwa Lekish gaa Eglọn,+ maa ụlọikwuu ebe ahụ ma lụso ha agha.