Joshụa 10:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ha weghakwaara ya n’ụbọchị ahụ, jiri mma agha bibie ya. Ha gburu onye ọ bụla* nọ n’ime ya n’ụbọchị ahụ, otú ha mere Lekish.+
35 Ha weghakwaara ya n’ụbọchị ahụ, jiri mma agha bibie ya. Ha gburu onye ọ bụla* nọ n’ime ya n’ụbọchị ahụ, otú ha mere Lekish.+