Joshụa 10:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ha weghaara ya ma jiri mma agha bibie ya na eze ya na obodo ya niile nakwa onye ọ bụla* nọ n’ime ya. O nweghị onye ọ hapụrụ ndụ. O bibiri obodo ahụ na onye ọ bụla* nọ n’ime ya, otú ahụ o mere Eglọn.
37 Ha weghaara ya ma jiri mma agha bibie ya na eze ya na obodo ya niile nakwa onye ọ bụla* nọ n’ime ya. O nweghị onye ọ hapụrụ ndụ. O bibiri obodo ahụ na onye ọ bụla* nọ n’ime ya, otú ahụ o mere Eglọn.