Joshụa 10:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 O weghaara ma ya ma eze ya ma obodo ya niile. Ha jikwa mma agha bibie ha, bibiekwa onye ọ bụla* nọ n’ime ya.+ O nweghị onye ha hapụrụ ndụ.+ O mere Diba na eze ya ihe o mere Hebrọn, otú o mekwara Libna na eze ya.
39 O weghaara ma ya ma eze ya ma obodo ya niile. Ha jikwa mma agha bibie ha, bibiekwa onye ọ bụla* nọ n’ime ya.+ O nweghị onye ha hapụrụ ndụ.+ O mere Diba na eze ya ihe o mere Hebrọn, otú o mekwara Libna na eze ya.